Miep Gies
Ọdịdị
Miep Gies
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Kingdom of the Netherlands ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Miep Gies ![]() |
aha enyere | Miep ![]() |
aha ezinụlọ ya | Gies ![]() |
aha na kana | ミープ・ヒース ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Febụwarị 1909 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Wien ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 11 Jenụwarị 2010 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Hoorn ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | disease ![]() |
Dị/nwunye | Jan Gies ![]() |
Asụsụ obodo | German ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Dutch ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, resistance fighter ![]() |
Ebe ọrụ | Amsterdam ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholic Church ![]() |
webụsaịtị | http://www.miepgies.nl/ ![]() |
subject has role | centenarian ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Hermine Miep' Gies (née Santruschitz; 15 February 1909 – 11 Jenụwarị 2010) bụ otu n'ime ụmụ amaala Dutch zoro Anne Frank, ezinụlọ ya (Otto Frank, Margot Frank, Edith Frank- Holländer) na anọ ndị ọzọ Ju (Fritz Pfeffer, Hermann van Pels, Auguste van Pels, Peter van Pels) sitere na [Nazis]] na mgbakwunye n'elu ụlọ azụmahịa nna Anne n'oge [Agha Ụwa nke Abụọ]].
okwu ndị o kwuru
[dezie]- Mụ onwe m bụ nwanyị nkịtị. Enwere m ọtụtụ nhọrọ
- Achọghị m ka a were m dị ka dike. Were ya na ndị na-eto eto ga-etolite na-eche na ị ga-abụ dike iji rụọ ọrụ mmadụ. M na-atụ egwu na ọ nweghị onye ga-enyere ndị ọzọ aka, n'ihi na onye bụ dike? Abụghị m. Abụ m naanị nwunye ụlọ na odeakwụkwọ.
- Miep Gies, onye nyere aka zoo Anne Frank, nwụrụ na 100" Jenụwarị 12, 2010)