Zainab Ashadu

O sị Wikiquote

Zainab Ashadu

Zainab Ashadu bụ onye ntụzi ihe okike na Zashadu. O nwere nzụlite dị iche iche gụnyere Art Curatorship, Architecture, Acting and Fashion Styling. Ashadu malitere ọrụ ya dị ka onye na-eme ihe nkiri na London, wee banye na Architecture ebe ọ nyochara mmekọrịta dị n'etiti geometry na fluidity.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Azụmahịa ndị ejiri nnukwu ego mebie na-eme mkpebi na-ezighi ezi. Cinstraints bụ ihe kachasị ike na azụmahịa, n'ihi na ihe mgbochi na-enye gị ohere ịmepụta ihe ọhụrụ na-abịa na solutons dị iche iche. Michael Jordaan, onye nchoputa nke MonteGray Capital (South Africa).

[1]


Ebenside[dezie]