Jump to content

Zainab Abdulkadir Kure

O sị Wikiquote

Zainab Abdulkadir Kure (amuru 24 Nọvemba 1959) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria nke ahọpụtara onye omebe iwu sinetị maka mpaghara Niger South nke Niger State, Nigeria, were ọrụ n’afọ 2007 wee jee ozi ruo n’afọ 2015. Ọ bụ onye otu Peoples Democratic Party (PDP). A nabatakwara ya dị ka onye ndu steeti ahụ na 2021. O jikwa aha Sagi Raba Nupe.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Dịka mmadụ, ị ga-enwerịrị nrọ, imezi nrọ ndị a pụtara na ị ga-alụ ọgụ.
  • Ndụ akụziri m ka m na-agbasi mgba ike, na-ekele ndị mmadụ n'agbanyeghị onye ha bụ. Ọ baghị uru ma ha dị elu n'ebe ahụ ma ọ bụ na ha dị ala n'ebe ahụ.
[2]
  • Ọ dị mkpa ịkele ndị mmadụ maka ihe ha na-eme nke a ga-agbakwa ha ume ime ọtụtụ ihe.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: