Zain Asher

O sị Wikiquote

Zain Asher

Zain Ejịọfọ Asher nke a mụrụ na 27 Ọgọst 1983 bụ onye na akpọsa okwu akụkọ na CNN nke dị na New Yọk.

Okwu ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Ekwetaghị m n'ịsọ mpi maka ihe m chọrọ, ekwenyere m na-eke ihe m chọrọ.

Edensibia[dezie]