Yulia Svyrydenko

O sị Wikiquote
Yulia Svyrydenko

Yulia Svyrydenko bu onye amụrụ na 25 December 1985. Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ukraine ugbu a na-eje ozi dị ka First Vice Prime Minister nke Ukraine na otu oge, Minister nke Economic Development na Trade nke Ukraine kemgbe 4 November 2021.

ihe okwuru[dezie]

  • Ibelata ịdabere na ume dịkwa oke mkpa nye anyị. Ya mere, anyị ga-akpọsa n'ihu ọha mmalite nke nnukwu mmemme nke nkwalite okpomọkụ na njedebe nke ọnwa (Febuwari 2022). Opekempe, ụlọ puku ise ka aga-emezigharị ma rụkwaa ya nke ọma n'afọ a (2022). Ihe mgbaru ọsọ anyị dị oke mkpa bụ ụlọ puku iri ise na-emeziwanye okpomọkụ na afọ mbụ nke mmemme. Ọrụ ahụ bụ iji belata mbubata gas ma were ego nke echekwa bere n'ime ọrụ ndị dị mkpa maka ndị Ukraine.
  • Ukraine atụfuola ihe karịrị ijeri dollar nari ise na iri isii n'ihi agha [Russia] na-ewe ogologo ọnwa (site kemgbe Machị 2022). Ọnụọgụ ijeri dollar nari ise na iri isii na ano na ntupo iteghete na mmefu gụnyere ijeri dollar otu nari na iri na iteghete na akụrụngwa mebiri emebi. Kwa ụbọchị ọnụ ọgụgụ na-agbanwe ma ọ dị mwute ikwu na ha na-abawanye.

Njiko Mpuga[dezie]