Yewande Adekoya
Ọdịdị
Yewande Adekoya (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Jenuarị, afọ 1983), bụ onye omere na Naijirịa, onye na-ese ihe onyonyo. Agbanyegị na amụrụ Yewande Adekoya na Steetị Lagos, ọ bụ nwa-afọ Ososa-Ijebu nke dị na Steetị Ogun n'ime Naijirịa. Ọ gara Bright Star Nursery And Primary School, tupu ọ ga n'ihu ịga akwụkwọ sekọndịrị na Bright Star Comprehensive High School.
Ihe ndị okwuru
[dezie]Yewande Adekoya Kwuru na Ajuju na sisa 22 Novemba 2025
- Ị na-ele m anya nke ọma, ị ga-ama na m na-ahụghị onye na-ahụghị m. Ndị m na-ahụ m, ka Una si..
- Umuaka bu ndi isi Echi!! Ọ bụkwa ya mere anyị ji kwesị ịna-enye ha ihe kacha mma malite mgbe ha ka na-eto eto.
- Mara na izu ike, mgbake, ntughari uche na iwepụta oge bụ akụkụ dị mkpa nke ọganihu na ndụ nke na-aga nke ọma na obi ụtọ. Bibie echiche na ị ga-arụ ọrụ mgbe niile ma ọ bụ na-egweri ka ị nwee ihe ịga nke ọma.
Njikọ mpụga
[dezie]Yewande Adekoya na Wikiquote Bekee
