Wil Smith

O sị Wikiquote
Ana m atụ anya ife ndị mmadụ ịkpa ezi agwa site na ọnọdụ ịnwe ezi obi. ọ dị kwa ka aga m abụ ọrị ogbu nigwe.

Willard Carrol Smith Jr a mụrụ ya ka ọnwa Septemba dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na ise n'afọ 1968, aha eji mara ya bụ Will Smith, Ọ bụ onye na-emepụta ihe nkiri akpọgọrọ aha maka nrite ihe onyinye, ma ritekwa ihe onyinye akpọrọ Grammy award n'ihe gbasara iti egwu, ma bụrụkwa onye mkpa ọchị na mba Amerịka.

Okwu ndị o kwuru[dezie]

  • Ọ dị ebube ị bụ onye ojii na Hollywood. Mgbe onye isi ojii mere ihe, ọ na adị ka ihe ọhụụ nakwa ihe pụrụ iche naanị n'ihi na ọ bụ onye ojii.

"Will Smith" ederede na ihe nkiri nke Who is Who nke Halliwell's dere n'afọ 2001 , Ihu akwụkwọ nari anọ na isii

    • Naanị ihe m na-ahụ dị iche maka m bụ na ụjụ ọnwụ anaghị atụ m n'akọrọngwa eji agba ọsọ nke ndị bekee kpọrọ treadmill, ọ kwa ya? Aga ma agba ọsọ. Ike ọrụ agaghị agwụ m, gbam. Ị nwere ike ị nwe nka, amamihe na mma ahụ karịa m, Ị nwetere ya n'isi m site na katigori iteolu mana ọ daa n'ọsọ ihe abụọ ga-eme. I bughị ụzọ gbawa maọbụ aga m anwụ n'ọsọ ị ghọtara?

Okwu o kwuru n'ajụjụm ọnụ a gbara ya n'ihe ngosi a kpọrọ The Travis Similey Showka ọnwa Disemba dị na mkpụrụ ụbochị iri na atọ n'afọ 2007

Nkokọ Mpụga[dezie]