Wana Udobang
Ọdịdị
Wana Udobang
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | odee uri, freelance journalist, filmmaker |
ebe agụmakwụkwọ | University for the Creative Arts |
Wana Udobang, nke a makwaara dị ka Wana Wana, bụ onye odee Naijiria, onye na-ede uri, onye nta akụkọ, onye na-eme ihe nkiri na onye telivishọn. Ọrụ ya apụtala na BBC, Al Jazeera, Huffington Post, BellaNaija, na The Guardian."'The exorcism was over in 15 minutes but nothing changed' – LGBT life in Nigeria". The Guardian. ISSN 0261-3077. Retrieved 23 November 2017.
Ihe o kwụru
[dezie]- Nye onwe gi ihe ịma aka maka ịnọgide na-eme ihe ọhụrụ, n'agbanyeghị omimi, n'agbanyeghị enweghị isi. Ọ bụ ụzọ ị ga-esi nwee njikọ nke onwe gị, otu inch n'otu oge.
- Nọgide na-agbanwe agbanwe na njem gị mana nwee uche sara asa. Mgbe ụfọdụ, ụzọ ndị ahụ dị egwu na-eduga gị n'ebe ị kwesịrị ịnọ n'ezie.
- Arụmọrụ nke m bu ino mgbe ihe mere, ịnọ na oghere ma na-aghota ihe a na-eme. Achọpụtara m na e nwere oge m n’enwe nkwali ịbụ onye siri ike na onye mkpotu ma enwere oge m na-adi nro ma dịri kwa jụụ.
- M na-agwa onwe m mgbe niile na ndụ ga-aga n'ihu na ihe kwesịrị ime ọbụlagodi ma ọ bụrụ na anaghị m enwe mmetụta kacha mma n'otu ụbọchị n'ihi na achọpụtara m na ụwa agaghị akwụsị maka gị n'ihi na ị na-enwe ụbọchị ọjọọ.
Njikọ mpụga
[dezie]- Wana Udobang na Wikipedia Igbo