Vanessa Gounden

O sị Wikiquote
Vanessa Gounden
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereVanessa Dezie
aha ezinụlọ yaGounder Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaMaachị 1961 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaTamil, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Pretoria Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpe Hindu Dezie

Vanessa Gounden (amụrụ n'afo 1961) bụ nwanyi south Africa mbụ n'egwuputa magnet na onye bụ onye ihu oma n'iji ego achụ ego';onye ebumnuche azumahịa ya metụtara enyemaka ahụike,enyemaka ego,obibi ndụ na ezumike.o jere ozi n'okpuru njikwa ANC n'afọ ndi sonyere 1990.

Ihe Ndi Okwuru[dezie]

  • Ihe a na-emebeghị na mbụ na-akpali m -nke bụ iwekọta ejiji na nka mbụ.
    • Rags To Riches (12 Julaị 2011) nke Hattie West eweghachiri 16 Julaị 2022

GLAMOR Ụmụ nwanyị na-nọ na ọkwa: Vanessa Gounden ( 9 Eprel 2021) nke Nontando Mpuso eweghachiri 16 Julaị 2022

  • Ọ nweghị ihe dị mma na-eme na ebe nkasi obi gị.
  • ime ihe ziri ezi na-enye aka kwa ụzọ, nke a n'akowa ịnọgide na-abụ onwe gị, nka gị ga-ekwu maka onwe ya.
  • N'ihe di mma ma ọ bụ dị njọ. Ọ bụ ihe niile gbasara echiche gị ga akọwapụta banyere ndụ.
  • onweghi ihe bụ n'ọgaghị ekwe omume.

Njikọ mpụga[dezie]