Ukel Oyaghiri
Ọdịdị
Ukel Oyaghiri (amụrụ 1964) bụ ọkaiwu na onye ndọrọndọrọ ọchịchị rụrụ ọrụ dịka Kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị Rivers steeti kemgbe afọ 2015. Ọ nọchiri anya Joeba West bụ onye rụburu ọrụ na Executive Council n'okpuru gọvanọ Chibuike Amaechi.
Okwu okwuru
[dezie]- Kọmishọna ntuli aka onye obibi, Obo Effanga kwesịrị ikwe ka ọ mechie usoro nchịkọta. Ọ bụ ya mere ntuli aka ahụ. Nke a bụ usoro ya kwesịrị mebie ya.
- Anyị chọrọ ka e kwupụta nsonaazụ anyị. Anyị achọghị igbu oge ọzọ. Steeti nọ n'ụkwụ n'ihi na ewepụtaghị nsonaazụ anyị. Nke a igbu oge na-aghọ ihe ize ndụ.
- Ukel Oyaghiri said (The Vanguard, Maachị 28, 2019)
- Ụmụ nwanyị ka ha nwee obi ike n'ihe ha na-eme iji nwee ike ime mgbanwe dị mkpa na gburugburu ebe obibi ha na n'obodo n'ozuzu, nyekwara ụmụ nwanyị iwu ka ha were ịchọ ihe ọmụma kpọrọ ihe.
**https://www.vanguardngr.com/2017/03/capacity-building-total-trains-800-women-rivers-akwa-ibom/
- Ụmụnwaanyị Rivers abịala kwupụta iwe anyị n'ihi igbu oge iji kwupụta nsonaazụ ntuliaka Rivers steeti. Steeti ndị ọzọ niile ekwuputala rịzọlt ha na ndị mmeri pụtara na ọbụna iwu ụlọ ikpe nke metụtara ịkwụsị ntuli aka usoro na steeti ọ bụla 'wepụrụ.
**https://www.naijanews.com/2019/03/28/rivers-state-women-protests-in-portharcourt-over-state-inec-commisioner/
- Dịka ụmụ nwanyị, ndị gafegoro oke na mkpa n'usoro ntuli aka, anyị enweghị ike ịgbachi nkịtị maka igbu oge n'ịkpọsa nsonaazụ.
**https://www.naijanews.com/2019/03/28/rivers-state-women-protests-in-portharcourt-over-state-inec-commisioner/