Uche Azikiwe

O sị Wikiquote

Uche Ewah Azikiwe (amụrụ n'abalị anọ n'ọnwa Febụarị afọ 1947) bu onye ọrụ agụmakwụkwọ, onye nkuzi na odee na Naijiria. Ọ bụ nwunye onye chịburu Naịjirịa mbụ bụ Nnamdi Azịkwe. Ọ bụ ọkammụta na ngalaba Educational Foundation, Faculty of Education na Mahadum Naijiria dị na Nsukka. N'afọ 1999, ahọpụtara ya ka ọ bụrụ otu onye na bọọdụ ndị isi n'Ọba ego gọọmenti etiti ala anyị (CBN).

Okwu Ndi O Kwuru[dezie]

  • Ekwesịrị ka ụmụ nwanyị kwe ka ha rụọ ọrụ ha, ọrụ ha bụ inyere ụmụ nwoke aka ka ha wulite obodo n'ụdị ma ọ bụ ụdị ọbụla.
  • Mgbe m nwetara nzere mmụta nke mbụ m, o dere Oriakụ Uche Azikiwe (B.Edu) n'elu ya, iji gosi gị otú o si jiri ya kpọrọ ihe. Mgbe m nwetara nzere nke abụọ (masta), o dee B. English(Education), M. Education (Curriculum) n'elu ihe mkpuchi envelop. Omekwara otu ihe ahụ mgbe m nwetara nzere Ph.D m. Mgbe m nwetazuru ihe ndị ahụ niile, obi dị ya ụtọ nke ukwuu maka na o bubu ụzọ jụọ ma m ga-adịnwu ike inwetazu ihe ndị ahụ niile. Obi dị m ụtọ na ọ nọ ndụ mgbe m nwetara nzere Ph.D m n'afọ 1992.
    • [1] Mgbe ọ na-ekwuputa ógó di ya, bụ Nnamdi Azikiwe nwụrụ anwụ gosipụtara óbì ụtọ ya maka úchú ọ dị n'igbaso agụmakwụkwọ 2019

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: