Tzipi Livni
Ọdịdị
Tzipi Livni
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Israel ![]() |
aha n'asụsụ obodo | ציפי לבני ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Julaị 1958 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Tel Aviv ![]() |
Ńnà | Eitan Livni ![]() |
Ńné | Sara Livni ![]() |
Asụsụ obodo | Hebrew ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, French language, Hebrew ![]() |
onye were ọrụ | Mossad ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Bar-Ilan University, Ironi Alef High School ![]() |
Ebe obibi | Tel Aviv ![]() |
Ebe ọrụ | Jerusalem, Tel Aviv University ![]() |
affiliation string | Knesset ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Hatnuah, Likud, Kadima, Zionist Union ![]() |
lifestyle | vegetarianism ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Judaism ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2019 ![]() |
ọkwa agha | senior lieutenant ![]() |
ngalaba agha | Israel Defense Forces ![]() |
webụsaịtị | http://www.tzipilivni.co.il ![]() |
Tzipporah Malkah "Tzipi" Livni (amụrụ 8 Julaị 1958) bụ onye Israel, onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ ugbu a Onye Ndú Mmegide Israel na onye ndu Kadima, bụ ọgbakọ kacha na Knesset.
Okwu okwuru
[dezie]- Ngwa ngwa ụmụaka ndị Arab ga-amata na ha aga rụ ụlọ ha ebe ha nọ ugbu a, ebe ọ bụ na ihe ngwọta abụghị nlọghachi ha n’Izrel, ọ ga-adịrị onye ọ bụla mma.
- Ụmụ amaala Arab nke Israel ga-amarịrị na ha apụghị ibi ebe a wee na-akpọ ụbọchị nguzobe Israel ụbọchị ọdachi .
- Haaretz, 16 Mee, 2011.nkwupụta otu akụkụ-nke-palestian-steeti-1.362151
Njikọ mpụga
[dezie]Tzipi Livni na Wikipedia
Tzipi Livni na wikikwotu bekee