Tulia Ackson
Ọdịdị
Tulia Ackson (amụrụ 23 November 1976) bụ Ọkà Okwu National Assembly of Tanzania, nọ n'ọkwa kemgbe 2022. Ọ Onye isi ala John Magufuli họpụtara ka onye otu nzuko omeiwu]. Na 27th October 2023, a họpụtara ya onye isi oche nke IPU (Inter-Parliamentary Union) site na nzụkọ a kpọkọtara na Luanda Angola ebe o jiri nnukwu oke gafere ndị asọmpi ndị ọzọ, nsonaazụ nke nyere Tanzania United Republic aha dị elu.
Okwu ndị O kwuru
[dezie]Njikọ mpụga
[dezie]Tulia Ackson na Wikikwuotu bekee
Tulia Ackson na Wikipidia Igbo
