Toyin Adegbola
Ọdịdị
Toyin Adegbola nke a na-akpọ Toyin Asewo to re mecca ma ọbụ Toyin Tomato (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Disemba, afọ 1961) bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe na onye nduzi. Ọ bụ onye Steetị Ọshụn na Naịjirịa.
Okwu Okwuru
[dezie]- Onye ọbụla bụ kpakpando na ọrụ nke ya. Ekpere bụ ihe kacha mkpa na ndụ mmadụ, otu ahụ ka ọ dịkwa nkwụsi ike na itinye uche.
Njikọ mpụga
[dezie]Toyin Adegbola na Wikiquote Bekee
