Gaa na ọdịnaya

Tosin Ajibade

Sitere na Wikiquote

Tosin Ajibade

Oluwatosin Ajibade aka OloriSuperGal (amụrụ 17 Febrụwarị 1987) bụ onye Naijiria ama ama maka webụsaịtị ụdị ndụ ya na ntụrụndụ ya, OloriSuperGal.com na webụsaịtị ya, TosinAjibade.com. Ọ bụkwa onye na-ahazi ọgbakọ mgbasa ozi ọhụrụ nke a na-eme kwa afọ na Naijiria. Tosin Ajibade nwetara nzere bachelọ na Accounting na Mahadum Lagos steeti. O mechara nweta asambodo na Media Enterprise site na School of Media and Communications, Mahadum Pan-Atlantic, Nigeria.

Ihe ndị Okwuru

[dezie]

Njikọ Mpuga

[dezie]