Tonye Briggs-Oniyide
Ọdịdị
Tonye Briggs-Oniyide bụ onye Rivers Steeti Kọmishọna na-ahụ maka omenala na njem nlegharị anya ugbu a. Ọ bụ Gọvanọ Ezenwo Nyesom Wike họpụtara ya n'afọ 2015, nọchiri anya Nnabuihe Imegwu.
Okwu ndị Okwuru
[dezie]- Dị ka ị maara, azụmahịa na omenala na njem nlegharị anya bụ ihe gbasara ndị mmadụ, ma mgbe e mechiri ụlọ mmanya, ụlọ oriri na ọṅụṅụ, ebe a na-eme ihe nkiri, ihe ngosi, njem ụgbọ elu ma manye mmachi nke mgagharị, ọ dị ka a na- ewepụ isi iyi ego anyị.
