Tony Elumelu
Tony Elumelu bu onye Naijiria amara nke oma na ngalaba Ekonomiks. Tony so na ndi akporo na mmadu nari amara aha ha na uwa niile.
Okwu ndi Okwuru[dezie]
.Enwegasiri uzo di iche iche aga-esi tinye ego na mpaghara Afrika iji mee ka enwee oganiru di mma ga-abara onye obula uru .Naani onye obula igba mbo ga-enye aka na-iweputa ohere ebe odighi. .ubiam bu ihe mmekpa ahu ebe obula o di, onye obula ga-etinye aka na iluso ya ogu ma goomenti, Uloaku,nakwa ndi mmadu