Toni Tones

O sị Wikiquote


Toni Tones[dezie]

Gbemi Anthonia Adefuye, onye amara dị ka Toni Tones, bụ onye mgbasa ozi Naijiria, onye na-eme ihe nkiri na onye na-ese foto.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ndị mmadụ amaghị ihe ị nwere ike ime ma ọ bụrụ na i debe ya n'ime gị.
  • Gosi m onye nwere obi ụtọ na-arụ ọrụ ya kwa ụbọchị, m ga-egosikwa gị onye ga-emerịrị ya nnukwu na mbọ ahụ.
  • Anọghị m ebe a iji mee ka onye ọ bụla nwee ahụ iru ala, a nọ m ebe a iji nweta ebumnuche ọ bụla nke obi m na-achọ ma nweta m ga-eme.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/nationality/Nigerian?s=0&page=19