Toni Morrison

O sị Wikiquote

Chloe Anthony Wofford Morrison aha e ji mụọ bụ (Chloe Ardelia Wofford) marakwanụ ya dika Toni Morrison bụ onye ode akwụkwọ agụmagụ nke mba Amerika nke amụrụ na Febrụari 18 1931 nwụọ n' Ọgọst 5 2015). Akwụkwọ agụmagụ mbụ ya bụ The Bluest Eye ebipụtara na 1970. O nwetara

Morrison (1998)

Ihe ndi O kwuru[dezie]

  • Ka ị si kpaso ụmụaka agwa di mkpa. Ha nwere ike ha agaghị echefu. [1]
  • Onye nwere ndụ bie ya!
  • Ọ bụrụ na-enwere akwụkwọ ịchọrọ ịgụ, mana edebeghị ya, dee ya.[2]

Ebemsidee[dezie]