Tom Manners
Ọdịdị
Maazị Tom Manners Tom Manners bụ osote onyeisi n'ụlọakwụkwọ abụọ ma bụrụ onyeisi n'amụmamụ "mathematics" a ma nke ọma. Ugbua, ọ na-arụ dịka onye ọkachamara n'ihe gbasara agụmakwụkwọ na "Arthur Terry National Teaching School", ebe o na-asụ ndi nkuzi ọgbọ ọhụrụ n'ọrụ ha.
Ihe Ndị Okwuru
[dezie]- "Ijikwa nke ọma bu ngosipụta akparamagwa."
- "Njikwa n'ụzọ a tụrụ anya bụ otu n'ime akparamagwa e nweghị atụ."