Tolani baj
Tolani Baj
Tolani baj(amụrụ ya na 20 Ọktoba 1993) bụ onye omee Naijiria, onye na-eme ihe nkiri onyonyo amaa ama, onye okike ọdịnaya, agwa mgbasa ozi na onye ọchụnta ego.
Ihe ọ Kwụru[dezie]
- “Ọ na-wute m ma nwoke si n’ọnụ ụzọ bata n’ihu nwaanyị. Onye zụrụ gị?”!
Njikọ Mpụga[dezie]
- Tolani baj na Wikipedia Bekee
- Tolani baj na Wikiquote bekee