Jump to content

Titi Horsfall

O sị Wikiquote

Titi Horsfall bụ onye odee Naijiria. Ọ bụ onye nnata ihe nrite akwụkwọ ọgụgụ nke Africa sitere na onyinye nturu ugo Africa Achievers.

Okwu ndi okwụru

[dezie]
  • Nke na-ewepụta ezi ihe dị mkpa nke eziokwu nke ndụ site n'echiche dị iche iche; jikọtara ọnụ n'otu ibe iji see foto mara mma.
  • Abụ bụ nka agụmagụ nke na-etinye njiri mara mma na mkpirisi asụsụ iji kpalite mpụtara n'ụzọ nkịtị na nke pụtara ma ọ bụ chepụta site n'ụdị na nhazi.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Titi Horsfall na Wikiquote Bekee