Tim Godfrey (musician)

O sị Wikiquote


Tim Godfrey[dezie]

Tim Godfrey bụ onye Naijiria na-abụ abụ ozioma. A maara ya nke ọma maka egwu ya Nara na mmekorita ya na Travis Greene.Ọ bụ onye nchoputa na onye nwe ihe ndekọ aha Rox Nation nakwa onye guzobere Xtreme Crew.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ịrụsi ọrụ ike dị ezigbo mkpa, emebila ya maka ihe ọ bụla.
  • Obi ike abụghị enweghị egwu; ọ bụ kama ime ihe n'agbanyeghị egwu.
  • Ọdịdị ndụ gị bụ ihe sitere n'okwukwe gị. Nke a bụ ihe mere onye iro ji chọọ ka ị daa mbà n'obi na egwu (nke bụ ihe megidere okwukwe). Họrọ iji okwukwe na-eje ije taa.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/nationality/Nigerian?s=0&page=19