Thomas Day (writer)

O sị Wikiquote

Thomas Day (writer)

Echéghị̀dị m na m nwere ikike iji onye ọzọ chụọ àkà maka ọdịmma na obiụtọ nke m; mana ihe ọbụla putárá, ị ga-anọ n'ezi ọnọdụ obiụtọ dị mma ebighị ebi karịa mgbe mbụ.

Thomas Day (22 June 1748 – 28 Septemba 1789) bụ onye mba British na-ede akwụkwọ ma bụrụkwa onye mkpochabụ ihe. A ma ya nke ọma maka akwụkwọ ọ dere a kpọrọ The History of Sandford and Merton bụ nke tinyere ọnụ nke ọma n'usoro agụmakwụkwọ Rousseauvian.

Ihe Ndị OKwuru[dezie]

  • Echéghị̀dị m na m nwere ikike iji onye ọzọ chụọ àkà maka ọdịmma na obiụtọ nke m; mana ihe ọbụla putárá, ị ga-anọ n'ezi ọnọdụ obiụtọ dị mma ebighị ebi karịa mgbe mbụ.
  • Ọ bụrụ na e nwere ihe ọbụla na-eme mmadụ àkàjè n'ụwa, ọ bụ ndị hụrụ Amerika n'anya iji otu aka binye aka na nkwekọrịta maka mmadụ ịkwụrụ onwe ya, na jririkwa aka nke ọzọ na-ebugharị ụtarị n'ihu ndị óhù ha égwù n'ahụ.

Njikọ Mpụ̀ga[dezie]

Edemede Thomas Day na Wikipedia Bekee

Edensibia[dezie]