Therese Neumann

O sị Wikiquote
Therese Neumann
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịJémanị Dezie
aha n'asụsụ obodoTherese Neumann Dezie
Aha enyereTherese Dezie
aha ezinụlọ yaNeumann Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Eprel 1898 Dezie
Ebe ọmụmụKonnersreuth Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya18 Septemba 1962 Dezie
Ebe ọ nwụrụKonnersreuth Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụmyocardial infarction Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman Dezie
Ọrụ ọ na-arụmystic, farmworker Dezie
Ebe ọrụKonnersreuth Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholic Church Dezie
usoro okpukperechiFranciscans Dezie
canonization statusServant of God Dezie
Ọnọdụ ahụikeangina pectoris Dezie
onye nlereranyaThérèse of Lisieux Dezie
webụsaịtịhttp://www.thereseneumann.de/ Dezie

Therese Neumann (9 Eprel 1898 – 18 Septemba 1962) bụ onye German Katọlik mystic.

Okwu Okwuru[dezie]

  • Ahapụkwara m onwe m ime uche Chineke n’ihi na ọrụ dịịrị Onye Kraịst ọ bụla bụ ịnakwere cross nke Onye Nzọpụta na-ezite. Ọ ga-abụ mmehie ịgba mgba megide uche Chineke. Anaghị m anabata obe n'ihi obe, kama n'ịsọpụrụ obe nke Onye-nzọpụta… Ihe mgbu m n'onwe ha abaghị uru ịzọpụta mkpụrụ obi, kama ọ bụ naanị mgbe ejikọtara ya na ihe mgbu nke Onyenwe anyị. Ọ bụrụ na ọ ga-ekwe omume, a ga m eji obi m niile nabata ahụhụ n’Eluigwe iji wetakwu mkpụrụ obi nye Onye Nzọpụta.
  • Ekwuru na Ann Ball, Ndị nsọ nke oge a, vol. 2, 1991, ch. 45.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: