Thata Kenosi
Jump to navigation
Jump to search
Thata Kenosi Ọ mụọla Arts and Political Science wee nọrọ afọ 10 na Japan, ma ugbu a ọ na-asụ asụsụ Japanese na Bekee nke ọma. Echiri ya okpueze Miss Botswana 2016.
Ihe okwuru[dezie]
- M bịara ghọta na ọ dịghị onye tụrụ anya na m ga-ezu okè. Ekwesịrị m ịmụta na ihe ndị m mejọrọ mere ka m bụrụ mmadụ na mba ọzọ.
Okwu mepụta[dezie]
- Thata Kenosi na Wikiquote bekee