Terry Pratchett

O sị Wikiquote

Terry Pratchett

Sir Terence David John Pratchett OBE bu onye odee Bekee n'ihe ntoochi, nakwa ihe ntuaka,o bukwa onye odee nke ejije na ato uto,nakwa ihe ntoochi ndi

Okwu ndi Okwuru[dezie]

  • Ndu a niile dika ebe mmadu na-ekiri ihe onyonyo
  • o ka mma na m bu ozodimgba na-ekuli ekuli karia Mmuo ozi na-ada ada
  • Enwere ihe na-ato uto n'igu akuko ejije
  • Ipughi igbanwe onye ibu naani ihe I na-eme
  • Agachaa ezumike,iri ihe,nakwa ihe ndi ozo, ihe mmadu na-acho bu akuko

EDENSIBIA[dezie]