Jump to content

Teni Aofiyebi

O sị Wikiquote

Teni Aoiyebi, bụ onye omere na nwanyị ọchụnta ego Naijiria. Aofiyebi bụ nke ndị Yoruba. Ọ gara ụlọ akwụkwọ St Anne Ibadan ma ka agụmakwụkwọ sekọndịrị ya, tupu ọ nweta ọkwa "A" na ụlọ akwụkwọ Farringtons, ụlọ akwụkwọ ụmụ agbọghọ nọọrọ onwe ya na Kent, United Kingdom. Ọ nwetara agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị na kọleji mejupụtara nke Mahadum London.

Okwu Okwuru

[dezie]
  • Obi ike anaghị adị mgbe niile.
  • "Ndị hụrụ ihe ọma n'anya agaghị ahụ na ha dị oke ọnụ. Ị nwere ike ịsị na ihe dị oke ọnụ mgbe ị na-enweghị ego".


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Teni Aofiyebi na Wikiquote Bekee