Taiwo Abioye
Ọdịdị
Taiwo Olubunmi Abioye(amuru Jenụwarị 17, 1958) bụ onye Ọka mmụta bekee nke Naijiria nwere ọpụrụiche agụmakwụkwọ na Mgbakwunye Mmụta Asụsụ . Ọ bụ nwanyị mbụ ga-abụ osote onye isi oche na mahadum Covenant.
Okwu okwuru
[dezie]- Ebumnuche mmepe niile na-adịgide adịgide (SDGs) jikọtara ya na agụmakwụkwọ. Kedu ka anyị ga-esi nweta ebumnuche ndị a niile na-enweghị agụmakwụkwọ.
- Na nkuzi mmeghe nke a dabara na ụbọchị ncheta ọmụmụ irí afọ isi mụ na afọ iri atọ n'agụmakwụkwọ bụ site n'amara pụrụiche nke Chineke, n'ihi na ọ bụ n'amara ya ka m ji dị ndụ ma dịkwa mma taa.
Okwu ndị Ekwuru gbasara Taiwo Abioye
[dezie]- Ọ bụ ezie na afọ ole na ole gara aga mahadum hibere otu panel nke osote osote onye isi ọchịchị (Administration) Taiwo Abioye, bụ Prọfesọ nke Stylistics na Applied Linguistics, ga-enyocha ihe ndị ka njọ nke mgbanwe akara, o doro anya na omume ọjọọ a akwụsịla. .