Gaa na ọdịnaya

Susan Peters

Sitere na Wikiquote

Susan Peters (amụrụ na 30 Mee 1980) bụ onye n'eme ihe nkiri Naijiria n'enweta ọtụtụ ihe nrite na ihe karịrị 50 na ihe nkiri Nollywood (Nijiria). Ọ bụ onye ama ama na onyonyo ndị Naijiria, ihe nlereanya na-aga nke ọma, onye n'emepụta ime ime ụlọ nakwa onye nwe ụlọ ịchọ mma.

Okwu ndi okwụru

[dezie]
  • Mgbasa ozi ọha adịlarị ize ndụ nye ahụike uche anyị
  • Onye ọ bụla nwere ike ịbụ onye nlereanya. Ma onye ahụ buru ibu ma ọ bụ obere, ọ dịghị mkpa, ọ bụrụhaala na mmadụ na-emetụta ndụ nke ọma.

Ọ dịghị ihe dị ka Mr. Right, ị ga-echere ruo mgbe ebighị ebi ma ọ bụrụ na ị na-achọ nke ahụ.

  • Ọ dịghị onye zuru oke, naanị na-emeso ma mụta ime mgbanwe maka mmejọ ndị ahụ.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Susan Peters na Wikiquote Bekee