Susan B Anthony

O sị Wikiquote

Susan B. Anthony (Biri ndụ bido ka ọnwa Febuwarị dị na mkpụrụ ụbọchị iri na ise n'afọ 1820 wee ruo ka ọnwa Machị di na mkpụrụ ụbọcị iri na atọ n'afọ 1906) Ọ bụ onye mba Amerịka a mụnyere n'ezinaụlọ Quaker. Ọ na-eme ihe mgbanwena-ebute ezi mmekọrịta mmadụ na ibe ya, onye na-agbachitere ụmụ nwaanyị ọgụ gbasara mkpagbu a na-akpagbu ha. Ọ dere akwụkwọ mmegide ịtụ mgbere mmadụ ka ọ dị afọ iri na asaa, Nke mere n'afọ 1856 e mere onye nduzi nke obodo New York na-ahụ maka mgbochi ire mmadụ.[1]


Ihe O kwuru[dezie]

  • Ụmụ nwaanyị zukọ, ọdịda abụrụ ihe na agaghị ekwe omume.
  • Hapụ ihe ụwa ga-eche ma ịzọpụ ụkwụ, chee ezi echiche, kwuo uche gị, gbaa mbo ka ike ha gị, lee uche gị anya maka nkwado.
  • Ekpebi m na ụmụ nwaanyị agaghị elekwasị nwoke anya maka nkwado, kama a ga-akuziri ya ka ọ ga-esi chekwaa onwe ya, Ebe a ka kwụọ.

[2]

Ebensidee[dezie]