Sunungurai Dominica Chingarande

O sị Wikiquote

Sunungurai Dominica Chingarande

Sungurai Dominica Chingarande (amụrụ na 1975) na Gokwe, Zimbabwe nwere amamihe na ahụmịhe dị ukwuu na ngalaba agụmakwụkwọ ma nwee nzere agụmakwụkwọ na nyocha. Ọ bụ onye osote onyeisi ụlọ akwụkwọ Women's University in Africa ugbu a ka ọ nọchiri onye ngalaba-nchoputa na osote Chancellor Prọfesọ Hope Sadza na April 2021. Prọfesọ S. Chingarande jere ozi dị ka onye isi oche nke ngalaba na Mahadum Zimbabwe na osote onye isi oche nke ụlọ ọrụ nnyocha na Mahadum Zimbabwe. O sonyeere Zimbabwe Ezekiel Guti University (ZEGU) na 2014 dị ka Pro-Vice Chancellor wee ghọọ onye osote onye isi oche nke University na 2016. O ritela ihe nrite dị iche iche maka onyinye ya na agụmakwụkwọ na ọrụ ọganihu ụmụ nwanyị.

Ihe ndị Okwuru[dezie]

  • Dị ka mahadum anyị kwenyere na anyị jisiri ike nye ụkpụrụ, ihe ọmụma na nkà ndị dị mkpa nke mere ka ụmụ akwụkwọ ndị a ghọọ ihe zuru ezu na ihe zuru oke nke nwere ike iweta ngwọta maka nsogbu ndị na-eche ụwa iru taa.[1]
  • Anyị na-eme mmemme ngụsị akwụkwọ anyị n'ụbọchị International Women's Day, ụbọchị a kpọrọ ụwa ka o mee ihe iji lebara ahaghị nhata nwoke na nwanyị anya. [2]