Sonia Irabor

O sị Wikiquote
Sonia Irabor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSonia Dezie
aha ezinụlọ yaIrabor Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
ŃnéBetty Irabor Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, magazine editor, Odee akwụkwọ, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọDrama Studio London, University of Leicester Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Sonia Irabor (amụrụ 3 Jenụwarị 1990) bụ odee Naijirịa , onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri. Ọ bụ onye nchịkọta akụkọ Genevieve Magazine.

Okwu ndị okwuru[dezie]

  • Ihe m kelere Chukwu bụ na nhọrọ nne m bụ nke ya, onweghịkwa n'ụzọ ọ bụla isi bia ịmanye m ime ihe n'ụzọ ya. Ya mere na m n'eme ihe n'ụzọ nkem mana enwere ihe ịnye obi ụtọ ma n'enyem ọñú na ngafe ahụ na njem m.
  • Hmmmm…. Echere m na elu nke na-amalite ma na-etinye aka na kọlụm ndị nọ n'afọ iri na ụma na magazin dị afọ iri na atọ. Na-esote oge m debere ajụjụ ọnụ m mbụ nke mba ụwa na Grammy-nominated rapper, Wale, afọ iri na itoolu. E nwere ọtụtụ obere oge mpako na Obi ụtọ. ọṅụm na-echeta njem afọ iri na ise m na Genevieve Magazine.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: