Sonia Chan
Ọdịdị
Sonia Chan (陳海帆; Chen Hǎifān; amụrụ ya na Desemba,n'afo 1964 bụ onye ọchịchị Macau. Ọ bụ Secretary maka nchikwa na ikpe ziri ezi site na 20 Desemba 2014 ruo 19 Desemba 2019.
Okwu okwụrụ
[dezie]- Nhoputa zuru uwa onu bụ otu ụdị ochichi onye kwuo uche ya, ma ọ na-abụghị naanị ụzọ nke ochichi onye kwuo uche.
- Sonia Chan (2019) e zoro aka na "Secretary Sonia Chan kụziri n'ime Nkuku N'ime Political Reform "on Macau Daily Times , 7 August 2019.
Njịko mkpụga
[dezie]Edemede Sonia Chan na Wikipedia Bekee.