Gaa na ọdịnaya

Somkele Iyamah

Sitere na Wikiquote
Somkele Iyamah
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSomkele Iyamah Dezie
Aha ọmụmụSomkele Iyamah Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
ŃnàAndy Nkwor Iyamah Dezie
ŃnéOnyi Iyamah Dezie
nwanneDumebi Iyamah Dezie
Dị/nwunyeAaron Idhalama Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Asụsụ ọ na-edeAsụ̀sụ̀ Ìgbò, British English, American English Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMcMaster University, Grange School, Ikeja Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Ihe nrite2017 Africa Magic Viewers Choice Awards, Africa International Film Festival, Toronto International Film Festival, AMVCA Trailblazer Award Dezie
webụsaịtịhttps://www.somkele.com Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Somkele Iyamah-Idhalama' (amụrụ 23 Maachị 1988) bụ ihe onyonyo Naijiria na onye na-eme ihe nkiri na ihe nlere anya. A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na 93 Days (2016), The Wedding Party (2016 film) , The Arbitration (2016), na usoro ihe nkiri TV Gidi Up (2013–2014) na na Toronto International Film Festival na Africa International Film Festival.

Okwu okwuru

[dezie]


  • Ahụmahụ bụ onye nkuzi kachasị mma mana nrara onwe nye Chineke ga-ebuga gị karịa ka onye ọ bụla ga-eme.
  • Ọ ga-amasị m ịgba onye ọ bụla ume n'ụzọ ya n'ihe ọ bụla ha kwenyere ka ha kwụsie ike, nọgide na-amụ ihe, nwee ahụ iru ala na ohere nke ịnwe ndọhọchi azu na ya. Nke ahụ bụ naanị ụzọ ị ga-esi nwalee ịchụso ihe ọ bụla.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: