Gaa na ọdịnaya

Sibongile Mwamba

Sitere na Wikiquote

Sibongile Mwamba (amụrụ 11 Julaị 1980 na Ndola, Zambia) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia na onye otu nzuko omeiwu nke mpaghara Kasama Central. A họpụtara ya ịbụ nzuko omeiwu na August 2021.

Okwu ndị o kwuru

[dezie]
  • "O siri ike ịnweta ọrụ ma ọ bụ mmemme mgbe ị nwere onye ndu mmegide"
  • "Anyị bụ otu ezinụlọ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ekwesịghị nkewa anyị."
  • "Ka anyị mee ndọrọndọrọ ọchịchị gbadoro ụkwụ, ka anyị kwe ka udo, ịhụnanya na ịdị n'otu na-aga n'ihu na obodo anyị."
  • "Mgbanwe abụghị ihe ngwọta, ịga n'ihu bụ ụzọ aga." "M na-ekwe nkwa na m ga-eme ike m, m na-etinye onwe m ka m bụrụ ohu ndị m." **ada GBM Sibongile Mwamba na-adụ ndị Zambia ọdụ ka ha ghara Inweta Nduzi nke Zambian Observer. June 7, 2021. eweghachiri 6/11/2023.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Sibongile Mwamba na Wikikwuotu bekee

Sibongile Mwamba na Wikipidia Igbo