Shonda Rhimes
Ọdịdị
Shonda Rhimes bụ onye na-emepụta ịhe onyonyo na onye ode akwụkwo nke Amerika. A maakwara ya nke oma dị ka onye okịke, onye ode akwụkwo na onye nrụpụta ịhe nkịrị ahụịke telivishon Grey's Anatomy.
[dezie]Kwotụ
[dezie]- Otụtụ n'ime ụmụ nwanyị m hụrụ na telivishon adịchaghị ka ndị m maara n'ezịe. Ha dị ka echiche nke ihe ụmụ nwanyị bu.
- Ị nwere ịke ị mefụsị ndụ gị n'ịse ahịrị ma o bụ Ị nwere ịke ịbị ndụ gị na-agafe ha.
- Ịsị ee...ịsị ee bụ obị ịke, ịsị ee bụ anyanwụ, sị ee bụ ndụ.
Njịko Mpụga
[dezie]https://www.goodreads.com/author/quotes/3888197.Shonda_Rhimes