Shitsama Nyamweya

O sị Wikiquote
Shitsama Nyamweya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1985 Dezie
Ebe ọmụmụKenya Dezie
Ọrụ ọ na-arụneurosurgeon Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nairobi Dezie

Dr Shitsama Nyamweya' a mụrụ (1985) bụ onye Kenya onye na-ahụ maka ákwárà ozi na ụlọ ọgwụ Kenyatta National Referral. Ọ bụ otu n'ime mmadụ ole na ole ụmụ nwanyị neurosurgeons na mba ahụ.


Ihe o kwụru[dezie]

  • "Mgbe m na-amụ banyere ọrịa akwara ozi, o nweghị ndị inyom ndị na-eme ka ha na-eñomi ma ọ bụ ịgakwuru maka ndụmọdụ. Nke a bụ nnukwu ihe ịma aka. Ọ bụ ya mere m ji chọọ ịnọnyere ndị ọzọ ugbu a. A chọrọ m ka ha mara na ọ bụrụ na m ga-agakwuru maka ndụmọdụ. Emere m ya, ha nwekwara ike."

  • "Ihe ọ bụla ị na-eme na ndụ na-eme ya nke ọma n'ihi na ọ na-enye gị ohere karịa na ọtụtụ ọnụ ụzọ meghere."



Njikọ mpụga[dezie]