Shirley Chisholm

O sị Wikiquote

Shirley Anita Chisholm née St. Hill(onye amụrụ na Novemba 30, 1924 nwụrụ na January 1, 2015) bụ onye na-eme ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke mba Amerika, onye nkụzi na ode akwụkwọ. N'afọ 1968, ọ bụ nwanyị mbụ ahọpụtara na Otu Omeiwu United States

Shirley Chisholm (1972)


Okwu onye[dezie]

  1. ''Ọ bụrụ na ha enyeghị gị oche na tebụl, weta oche mpịachi''[1]
  2. ''A naghị enwe ọganihu site n'iguzo n'akụkụ, na-eme mkpesa na mkpesa. A na-enwe ọganihu site n'itinye echiche.''[2]
  3. ''Ọ bụghị heroin maọbụ cocaine na-eme ka mmadụ bụrụ onye riri, ọ bụ mkpa ịgbanarị eziokwu siri ike..''[3]

Nsidee[dezie]

  1. herdacity.org
  2. blackhistory938.wordpress.com
  3. addictionrecoverybulletin.org