Shehu Sani

O sị Wikiquote


Shehu Sani[dezie]

Shehu Sani (amuru 29 October 1967) bu onye omebe iwu Naijiria, odee, odee na onye na-akwado ikike mmadu. Ọ bụ onye isi otu Civil Rights Congress of Nigeria - (CRCN). na Onye isi oche nke Hand-in-Hand, Africa.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Mgbe i gbaziri n'aka enyi gị, nkwụghachi bụ enyi.
  • Ọ bụrụ na ị na-achọ enyi zuru oke, ị ga-emepụta onwe gị.
  • A na-ekwukarị na lee anya n’ozi ahụ, ọ bụghịkwa onye ozi, ma e nwere mgbe ị pụrụ nanị ịkọwapụta ozi site n’ile onye ozi ahụ anya.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/shehu-sani/726/