Shatta Wale

O sị Wikiquote

Shatta Wale[dezie]

Charles Nii Armah Mensah Jr., (amụrụ 17 Ọktoba 1984) bụ onye omenkà reggae-dancehall nke Ghana. A maara ya site na aha ogbo ya Shata Wale, nke bụbu Bandana.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Onye na-agụghị akwụkwọ abụghị onye na-agabubeghị akwụkwọ kama ọ bụ ndị na-etozughị okè n'otu akụkụ nke ndụ.
  • Na enwe sị, ọ bụrụ na ị gaghị eto m, m ga-eto onwe m. Abụ m onye kasị mma na mbụ. Nke ahụ bụ ihe ị ga-agwa onwe gị.

Ebenside[dezie]

https://dklassgh.wordpress.com/2016/01/11/13-shatta-wale-quotes-that-will-blow-your-mind/