Septima Poinsette Clark

O sị Wikiquote


Septima Poinsette Clark[dezie]

Septima Poinsette Clark (Mee 3, 1898 - Disemba 15, 1987) bụ onye nkuzi na onye na-akwado ikike obodo.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ekwenyere m n'enweghị ihe ọ bụla na ikike ndị mmadụ nwere ịzaghachi mgbe a gwara ha eziokwu. Ọ dị mkpa ka a kuziere anyị ka anyị mụọ ihe karịa ikwere, ịjụ ase karịa ikwupụta.
  • Enwere m nkwenye dị ukwuu na eziokwu ahụ bụ na mgbe ọ bụla enwere ọgba aghara, ọ na-emepụta echiche magburu onwe ya. M na-ewere ọgba aghara dị ka onyinye.
  • Agbalịrị m ịmepụta ntakịrị ọgbaghara. Ọgbaaghara bụ ihe dị mma. Chineke si na ya kee ụwa niile. Mgbanwe bụ ihe si na ya pụta.

Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/22324-Septima_Poinsette_Clark