Sarojini Nadar

O sị Wikiquote
Sarojini Nadar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, theologian, academic Dezie

Sarojini Nadar (amụrụ n'abalị isii n'ọnwa Febụarị afọ 1976) bụ ọkà mmụta okpukpe na ihe edere N'Akwụkwọ Nsọ si mba South Africa bụrụkwa onye isi n'òtù nnyocha a na-akpọ Desmond Tutu Research Chair na ngalaba Okpukperechi na Ikpe ziri ezi nke ohaneze na Mahadum Western Cape.

Okwu Ndi O Kwuru[dezie]

  • Enwere m olileanya n'ezie na ụmụ nwanyị ga-enwe nkwalite mmụọ site na nkuzi nke ndị na-eso ha na-eje ije n'ótù ụzọ ahụ ha na-aga, na netwọk nke ịdị n'otu na njikọ ga-etolite site na nzuko a. N'ezie, ọ na-agụsi m agụụ ike ịrụ ọrụ na ihe mbipụta ga-egosipụta nghọta na amamihe sitere na nnọkọ ahụ.
    • [1] N'ajụjụ ọnụ agbara Nadar na ihe gbasara ihe ọmụma ịbụ ike.
  • Kwadebe onwe gị. Ekwenyere m na ihe ọmụma bụ ike. Ọ bụrụ na ịchọrọ ịbụ onye na-eme ihe ike na-etikwa iwu, ịkwesịrị ịkwado onwe gị site n'ịma ihe ọmụma. Ihere emela gi maka ihe ọmụma nke dị n'ime ahụ gị. Were ihe ọmụma gbasara ihe edere ede kwadebe onwe gi.
    • [[2] Ajụjụ ọnụ agbara Nadar gbasara ihe ọmụma ịbụ ike

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: