Sarah Jibril
Ọdịdị

Sarah Nnadzwa Jibril
[dezie]Obu nwanyi noo na odorodoro ochichi na obodo Nigerian oka bu psychologist. Nwayia bu gbu onye na du onye isi ala Goodluck Jonathan odu na ihe gbasara ezigbo omime ethics and moral values. Sarah Jibril bu nwayi izizi zoro onye isi ala na obodo Naijiriya, na ndorondoro nke obele na nke nnukwu. Obago ndororndoro ochi ugboro anọ.
Okwu okwuru
[dezie]- Mama anaghị ahapụ ụtali ahụ, ọ na-akụ anyị ihe ka ọ dezie.
- M ga-ekwu, ndị kasị mma nke party slogan n'ebe ọ bụla n'ụwa, ma ọ dị mwute ikwu na ihe otiti bụ nkà ihe ọmụma nghọta nke manifesto.
- Ọnwụ m na primaries ga-aga n'ihu na-adakwasị ụmụ nwanyị nọ na mba ahụ ogologo oge na-abịa.
Njikọ mpụga
[dezie]Sarah Jibrilna wikipedia Bekee
Sarah Jibrilna wikiquote