Sanji Mmasenono Monageng
Jump to navigation
Jump to search
Sanji Mmasenono Monageng A mụrụ na 9 August 1950 na Botswana. Ọ bụ onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Mpụ Mba Nile kamgbe 2009. Ọ ghọrọ onye ọka ikpe na Botswana na 1989. N'afọ 2003 ọ ghọrọ onye a họpụtara dị ka Commissioner na African Commission on Human and People's Rights nke bụ akụkụ na African Union.
Ihe okwuru[dezie]
- 'Ụwa gbadara agbagọ ma chefuo ikike mmadụ n'ọtụtụ oge'
Okwu mepụta[dezie]
- Sanji Mmasenono Monageng na Wikiquote bekee