Sammie Okposo

O sị Wikiquote

Sammie Okposo[dezie]

Sammie Okposo (amuru 30 Mee 1971) bu onye omenkà ozioma nke ala Naijiria. Ọ bụkwa onye na-emepụta egwu, onye ọbụ abụ, na onye isi oche nke Zamar Entertainment. Ọ wepụtara album mbụ ya bụ Addicted na 2004.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • O doro anya na ọ ga-ahụ gị. Ọ bụrụ na ị ga-echere, biko adala mbà... mara O nwere ike. igbu oge apụtaghị ịgọnarị.
  • Akam, ukwum, arum nile. Ihe niile m bụ. Ga-abụku unu abụ Halleluyah.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/sammie-okposo/1612/