Sam Loco Efe
Sam Loco Efe[dezie]
Sam Loco Efe (25 Disemba 1945 – 7 Ọgọst 2011), amụrụ Sam Loco Efeeimwonkiyeke n'Enugwu, bụ onye omere, onye na-emepụta ihe na onye ntụzi aka na Naijiria.
Ihe ndi okwuru[dezie]
- Ruo mgbe ị nwụrụ, ị gaghị ama ihe ọnwụ pụtara.
- Ịda ogbenye abụghị naanị ọrịa kamakwa ọ bụ njedebe.