Sally Ride

O sị Wikiquote

Sally Kristen Ride onye amụrụ na May 26, 1951 – nwụrụ na July 23, 2012 bụ onye na-aga n'igwe nakwa Fizisist. A mụrụ ya na Los Angeles, O sonyere ndi NASA na 1978 bụrụ nwanyi nke atọ nke mba Amerika gara na n'igwe. Ọ bụ nwanyị nke atọ na-agaala n'igwe ka USSR Kosmonọts [[w:Valentina Tereshkova (1963) na [[Svetlana Savitskaya (1982) gasiri.

Sally Ride (1984)

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • "A chọrọ m ka echetam dika onye ụjọ na-atụghị ime ihe ọ chọrọ ime nakwa onye foro ntụtụ taa i ji nweta ihe ọchọrọ." [1]
  • "Ndụmọdụ kachasi mma m nwere ike inye onye ọ bụla bụ ịgbali mata onwe gị na ihe ịchọrọ ime, ụjọ atụla gi ịga ụzọ ahụ maa mee ihe ọbụla kwesiri, gbasie mbọ ike inweta ya."[2]

Ebemsidee[dezie]