Jump to content

Salah Elmur

O sị Wikiquote

Àtụ:Data box

Salah Elmur (amụrụ 1966 na Al Jarif, Sudan) bụ onye Sudan na-ese ihe nke oge a,odee na,onye na-eme ihe nkiri,onye bi ma na-arụ ọrụ na Cairo, Egypt. E gosila ihe osise ya na Sudan, Middle East, East Africa, Europe na United States.

Okwu okwuru[dezie]

  • M gbagara Kenya mgbe ha (ndị ọrụ nchekwa) nwụchiri m maka ịse ihe osise na magazin bụ́ nke na-egosipụta ọchịchị mgbagha ahụ.
  • Agba ndị dị na eserese m siri ike nke ukwuu n'ihi anwụ dị na obodo m nakwa n'ihi ndị nọ n'ebe ahụ, bụ ndị na-enwe mmasị iyi uwe mara mma.

Njikọ mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: