Ruth Chinamano

O sị Wikiquote

Ruth Chinamano

Ruth Lottie Nomondo Chinamano (16 February 1925 bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ZANU-PF na nwunye Josiah Mushore Chinamano. Ọ bụ nwanyị Xhosa mụrụ na Cape Town ma bụrụkwa dike agha ntọhapụ mba Zimbabwe. Ọ bụ onye otu Zanu-PF Central Committee na nwanyị di ya nwụrụ nke onye na-akwado mba ochie Cde Josiah Chinamano.

Okwu ndị o kwụrụ[dezie]

  • Ndị ANC enweghị ike idi ịhụ na m emeghị ihe ọ bụla n'ụlọ ... ha họpụtara m onye isi oche nke Mashonaland South Province.

Njikọ Mpuga[dezie]